Hong Kong

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Hong Kong Special Administrative Region of the People's Republic of China

Hong Kong (asụsụ China: 香港) bu otụ nke abụọ bu ámá mkpà di na okpúrù ochichi Ochíchùíwú ndi madu nke China; nke ozor bu Macau. Di na nleda anyanwu nleda mmírí China, wéré Nchótá Iyi Pearl na Iyi Nleda Anyanwu China mechírí ya, madu mara ya maka àlà igwe ya di ókönu na mmírí ya di iméimé.



na akpaaka ziri ezi site Manifesto Google Google Glass