Njikota Obodo Amerika

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Njikota Obodo Amerika
United States
Íshí oche Washington, D.C.
Asụsụ obodo Bekee

Njikota Obodo Amerika bu ala no n'ime obodo ukwu adi-kpo Olile anyanwu Amerika. Obu enyi Kánada ma ndi bekee (n'oge nka). Mgbe ufodu, ana kpo ya US, USA, na Amerika kwaa. Ndi bekee bu ndi bidoro ya na mgbe gara-aga, bụo Diạlạ Amerika bu ndi nola nga mbu. N'oge nka, obodo ahu bu ndi shi ike n'uwa.

United States Administrative Divisions.png

States

  1. Alabama
  2. Àláskà
  3. Arizona
  4. Arkinsọ
  5. California
  6. Colorado
  7. Kónétíkùt
  8. Déláwè
  9. Flórídạ
  10. Jorjiạ

 

  1. Hawaii
  2. Idaho
  3. Ilinoi
  4. Ndiánà
  5. Áyowạ
  6. Kánzạs
  7. Kentórkị
  8. Luwisiánà
  9. Mën
  10. Mérílạnd

 

  1. Massachusetts
  2. Michigan
  3. Minnesota
  4. Mississippi
  5. Missouri
  6. Montana
  7. Nebraska
  8. Nevada
  9. New Hampshire
  10. New Jersey

 

  1. New-Mexico
  2. New York
  3. North-Carolina
  4. North-Dakota
  5. Ohio
  6. Oklahoma
  7. Oregon
  8. Pennsylvania
  9. Rhode Island
  10. South-Carolina

 

  1. South-Dakota
  2. Tennessee
  3. Texas
  4. Utah
  5. Vermont
  6. Virginia
  7. Washington
  8. West-Virginia
  9. Wisconsin
  10. Wyoming

Obodo ozo ha nwe

  1. Amerikan-Samoa
  2. Guam
  3. Northern Mariana Islands
  4. Puerto Rico
  5. Amerikan Virgin Island

Capital

Lee nke ozo[mèzi | edit source]

Jikodo na ga ezí[mèzi | edit source]